Igbo Paper 2 WASSCE (SC), 2022

Question 9

 

 

This question was from a written poetry titled Ụtara Ntị.
Candidates were asked to write down three things that normally happen in the time of elders’ wisdom in (a); in (b) four things money can do to the rich people in town and in (c) three things the voice of money can do to a man.
Answers expected were as follows:
(a)        -           Isi awọ na-eguzo nye ndụmọdụ.
-           Diọkpa na-eketa isi oche n’ọgbakọ.
-           A na-achọta ọka okwu maka idu obodo.
-           A na-achị mba n’ihi ịdị ike.
-           Oji ọfọ nọ na nsọpụrụ n’ịbụ isi ala.

(b)       -           Ọ na-enye ya isi oche na nzukọ obodo.
-           Ọ na-eme ya ka ọ bụrụ onye ọma n’etiti ndị obodo.
-           Ọ na-eme ka aha ya na-ewu n’obodo.
-           Ọ na-azụtara ya nsọpụrụ na ugwu.
-           Ọ na-eme ya diala karịa nna mụrụ ya n’obodo.
-           Ọ na-eso ejide ya ndụ.

(c)        -           Ọ na-ezubere dimkpa ohi anya ọcha n’abalị.
-           Ọ na-agwa ya ka ọ pụọ, ghọọ mpụrụm.
-           Ọ na-akụziri ya ịkpọ asị.
-           Ọ na-akụziri ya nghọgbu n’ụwa.
-           Ọ na-ewetara ya aka adịghị ọcha.
-           Ọ na-ewetara ya ala adịghị mma.
-           Ọ na-anapụ ya ibi ezi ndụ.
A good effort was made by the candidates that attempted the question.