Igbo Paper 2 WASSCE (SC), 2022

Question 8


This was from a written prose titled A Chọwa Isi Ọchụ.  
Candidates were expected to state three things the medicine man Onyenyịrịchukwu did for Chigọzie to help him stop stealing, two things he stole from the medicine man and who led Chigọzie to the medicine in (a) and in (b) five pieces of advice given to Chigọzie by Onyema the day they sent him back to his parents.
The answers expected were:
(a) (i)   -           Ọ kanyere ya ọgwụ n’akụkụ ahụ ya dị icheiche.                 
-           O tere ya ọgwụ n’ahụ.
-           Ọ gbanyere ya ọgwụ mmiri ka ọ ṅụọ.
-           O wetara ọgwụ a ga-eli na mbaraezi ha.
(ii)   -           Otu ugbene nnụnụ.
-           Otu mkpụrụ ogwu ebiogwu.

                 (iii)              Nna ya ochie/ Nna Ọbịageri

(b)       -           Ọ sịrị ya na onye a sị ya hapụ ka o ji marakwa na ihe ọ na-eme adịghị mma.
-           Ọ sịrị ya na ọ bụ onwe ya ka ọ na-egbu na ọ bụghị nne na nna ya ka ọ na-eme.
-           Ọ sịrị ya na o mere ihe ahụ gawa n’ihu, ya mara na ọ bụ ebe o siri pụta ụwa na-akpọsi ya oku ike.
-           Ọ sịrị na nwata a na-akụrụ egwu ụsụrụgada ọ na-agba, marakwa na ụsụrụgada bụ egwu ndị mmụọ.
-           Ọ sịrị ya na ihe onye ọbụla na-eme n’ụwa a bụ onwe ya ka ọ na-eme.
-           Ọ sịrị ya na onye a na-azọ ndụ, kwesịrị ịzọ onwe ya.

The performance of the candidates was not encouraging.