Igbo Paper 2 WASSCE (SC), 2022

Question 6


This question was from oral prose titled Ọmalinze
Candidates were asked to write two actions the other maidens showcased towards the orphan when she told them that she would join them in the dance competition as seen in the story of “ Ụmụagbọghọ Jere Egwu N’eke Oloma” in (a); write out four kinds of jeweries that were bought by the maidens’ parents and friends in (b); in (c) identify three things given to the orphan by the second spirit on her way; in (d) identify two actions of the old woman (spirit) towards the orphan on her way to the dance; in (e) identify three things depicted by the character of the other girls and in (f) identify two lessons from the story.
The expected answers were:
(a)      -           Ha kere ya ọkpọ.
-          Ha jụkwara ya onye nyere ya ike ịtụnye ọnụ n’ebe ụmụagbọghọ nwere nne, nna na enyi nwoke na-azụtara ha ihe ejiji na-ekwu okwu.

(b)      -           Ọla edo, ọla ọcha, iyori, jigida

             (c)       -           Ọdụ ụkwụ, iyori ntị, mkpọ ude/ otu mkpọ ude

(d)      -           O wepụtara ngwa ejiji o ji, nata nwa ogbenye ndị nwa mmụọ nke abụọ nyere   ya, were ha dum chọọ ya mma.
-           O tere ya ọgwụ ewere n’ihu.

             (e)       -           Ha nwere obi ọjọọ.
-           Ha kpọrọ nwa ogbenye asị.
-           Ha bụ ndị mpako.
-           Ha nwere anyaụfụ/anyaukwu n’ebe nwa ogbenye nọ.
-           Ha nwere ego.
-           Ha nwere nne na nna na enyi nwoke.
-           Ha bụ ndị ekworo.

            (f)        -           Ilelị mmadụ anya adịghị mma.
-           Inwe okwukwe dị mkpa n’ihe ọbụla mmadụ chọrọ ime.
-           Inwe ntụkwasị obi dị mkpa.
-           Mmegbu adịghị mma.
-           Mmadụ ịnagide ọnọdụ ya dị mma.
-           Chi onye na-edu ya.
Most of the candidates that attempted this question did well.