Igbo Paper 2 WASSCE (SC), 2022

Question 5


Candidates were expected to define direct and indirect speech and as well convert some sentences into direct and indirect speeches.
The following answers were expected:
(a)        - Ahịrịekelesu: - Ahịrịekelesu bụ ahịrịokwu e dere dịka etu o si si n’ọnụ okwuu  
pụta n’ewepụghị maọbụ tinye ihe ọbụla.
- Ahịrịekelesu bụ okwu ndị ahụ dị etu okwuu si kwuo ha.

- Ahịrịngọm: - Ahịrịngọm bụ okwu ndị ahụ mmadụ nụtara ma na-akọziri onye ọzọ     
n’ụzọ nke ya.
- Ahịrịngọm bụ okwu e kwugharịrị n’ụdị ọzọ abụghị etu onye kwuru
ya si kwuo ya.
(b)        - Ahịrịekelesu na-ebu akarangwu ma ahịrịngọm anaghị ebu.
- Ahịrịekelesu bụ okwu si n’ọnụ okwuu/ onye mbụ mana ahịrịngọm bụ okwu si 
n’ọnụ onye nụtara anụta/onye nke abụọ.
- Ahịrịekelesu anaghị enwe mgbanwe ma ahịrịngọm na-agbanwe na 
mkpụrụokwu ụfọdụ.

            (c)        (i) Okeke gwara/sịrị ya ka ọ pụọ ebe ahụ mgbe ahụ.
(ii) Chika rịọrọ ka e butere ya ji ya.
(iii) Ọ gwara/sịrị Obinna ka ọ gaa zụta ụgbọala.
(iv) Ngọzi jụrụ Chinwe onye ọ na-agwa.
(v)  Emeka zara na ya bụ onye Nnewi.
(vi) Ada kwuru/sịrị na ya agaghị abịa echi / ụbọchị na-abịa abịa.
(vii) Nze sịrị/gwara/kpọrọ ha bịa rie nri.
(viii) Onye nkuzi kwuru/sịrị na ya ga-akuzi ihe ụbọchị ahụ.
(ix) Ọ sịrị/kwuru na ndị ahụ bịara.

Majority of the candidates could not answer this question well.