Igbo Paper 2 WASSCE (SC), 2023

Question 8

 

state five (5) characters of Okwudịrị that potrayed him as an upright person and the distinctions between Chigọzie and Ọdịịrịchukwu’ mothers based on their parental skills.


Observation

Candidates were requested to state five (5) characters of Okwudịrị that potrayed him as an upright person and the distinctions between Chigọzie and Ọdịịrịchukwu’ mothers based on their parental skills.
            Few candidates that tried this question could not balance the responses for the second part.
The answers expected were:

(a) (i) Ọ pịara nwa ha ụtarị ụbọchị o zuru ego ya.

(ii)Ọ baara nwa ha mba mgbe o mere ihe ọjọọ.

(iii)Ọ gbaghịrị nwa ha ọgụ./ Ọ kwadoghị nwunye ya ịgba ọgụ nwa.

(iv)Ọ nabatara ndụmọdụ gbasara ịzụlite nwa ha n'ụzọ dị mma.

(v) Ọ dụrụ nwa ha ọdụ gbasara ihe ọjọọ ndị o mere.

(vi)Ọ gara chọpụta ihe gbasara ihe ọjọọ nwa ha mere.

(vii)Ọ gwara nwunye ya na ọ na-azụgbu nwa ha azụgbu/ O tiri nwunye ya ihe

      maka ịzụtọ nwa ha.

(viii)Ọ gara n'ụlọ mkpọrọ, gwa nwa ya okwu, tụọ ya mmehie ya n'ihu/ Ọ bụ onye

    na-ekwu eziokwu

    (b) (i) Nne na nna Ọdịịrịchukwu na-abara ya mba, na-apịa ya ụtarị ma o 

         mee ihe ọjọọ mana nne Chigọzie anaghị eme nke a;

         nna Chigọzie na-apịa ya ụtarị mgbe ụfọdụ.

    (ii)Nne na nna Ọdịịrị anaghị agba ọgụ nwa mana nne Chigọzie na-agba ọgụ nwa.

    (iii)Nne na nna Ọdịịrị anaghị ezoro onwe ha ihe ọjọọ nwa ha mere mana nne

    Chigọzie na-ezobere di ya ihe ọjọọ nwa ha mere.

    (iv)Nne na nna Ọdịịrị na-adụkọta ukwu enye nwa ha ọzụzụ mana ọ dịghị etu a

        n'ebe nne na nna Chigọzie nọ.

    (v)Nne na nna Ọdịịrị anaghị achọ ka nwa ha na-apụ oke ọrịrị mana nne na nna

       Chigọzie na-ahapụ ya ọ na-apụ oke ọrịrị.

    (vi)Nne na nna Ọdịịrị nwere ohere ilebara nwa ha anya mana nne na nna Chigọzie

        anaghị elebara nwa ha anya nke ọma.

    (vii)Nne na nna Ọdịịrị zụnyere nwa ha egwu na nsọpụrụ n'ahụ mana nne na nna

         Chigọzie emeghi nke a.

    (viii)Nne na nna Ọdịịrị anaghị azụnye nwa ha ihe niile ọ chọrọ mana nne na nna

         Chigọzie na-eme nke a.