Igbo Paper 2 WASSCE (SC), 2023

Question 10

 

This question is from the drama text called Ọj aadịlị

narrate the things that happened in Ụmụngodo the day Otiaba ran into the market where they gathered and ran back, ways Otiaba used in insulting the people of Ụmụngodo the day he ran into the market with Ajiobu and things that are seen in the land of the dead as read in the book.

Observation

This question is from the drama text called Ọj aadịlị. Candidates were expected to narrate the things that happened in Ụmụngodo the day Otiaba ran into the market where they gathered and ran back, ways Otiaba used in insulting the people of Ụmụngodo the day he ran into the market with Ajiobu and things that are seen in the land of the dead as read in the book.
The candidates performed well in their answers to the question.
These were the expected points:

a (i) Ebe niile dara jụụ.

(ii) Onye ọbụla mechiri ọnụ.

(iii)Onye ọbụla jiri anya na-esogharị ya.

(iv)Egwu jidere ha maka na ha amaghị ihe ọ bịara.

 

b (i)O keleghi ndị Ụmụngodo ekele.

 (ii)O cheere ha aka mgba.

(iii)Ọ kpọrọ ha akwa ọkụkọ tọlị tọlị.

(iv)Ọ sịrị na ha nọ mmadụ mmadụ, na-eme mmụọ mmụọ.                    

(v)Ọ jụrụ ha maka onye ahụ ha ji anyanyụ ọkụ/onye ha ji etu ọnụ.


c (i) ala efu

(ii)osisi ole na ole

(iii)okpokoro isi mmadụ 

(iv)ọkpụkpụ ozu mmadụ kwụ ọtọ

(v)nnukwu ite

(vi)ahịhịa ọgwụ