Igbo Paper 2 WASSCE (SC), 2023

Question 11

 

 

define ‘ike ekpe, list things that lead to it and the differences between ‘ike ekpe’ and ‘iri ekpe’.

Observation

Candidates were requested to define ‘ike ekpe, list things that lead to it and the differences between ‘ike ekpe’ and ‘iri ekpe’.
The candidates mixed up the responses of the second part of the question but got the first part.
The expected answers were as follows:

(a) -Ike ekpe bụ mgbe mmadụ dị ndụ ji aka ya kee ihe ọ kpatara n’ụwa.

- Ọ bụ mgbe onye nwe akụ ji ọnụ ya kwuo ka ihe o nwere ga-esi dị ma ọ nwụọ.

(b) - Ka a ghara inwe ọgbaaghara dịka ebe e nwere ụbara nwaanyị na ụmụ 

  - Maka ọnwụ mberede   

-Ka udo dị (Ebe e nwere nnukwu akụnaụba).

-Ka a mata ihe nzuzo e nwere

-N’ihi oke ọrịa

(c)