Igbo Paper 2 WASSCE (SC), 2023

Question 7

 

This question is from Abụ Akwamozu.

state three (3) points that support the statement “mmadụ zucha ihe ọ
ga-eme, ọnwụ ezusasịa ya”  which means after man proposes what to do, death steals it away and two (2) cumpulsory messages that a child that travelled out in search of wealth must send to his/her family as seen in‘Ọnwụ Zuru Ụwa Ọnụ and  a description of the subject of discussion when she was alive in the poem “Ugo Bere N’ọjị Efeliela”.


Observation


This question is from Abụ Akwamozu.
Candidates were asked to state three (3) points that support the statement “mmadụ zucha ihe ọ
ga-eme, ọnwụ ezusasịa ya”  which means after man proposes what to do, death steals it away and two (2) cumpulsory messages that a child that travelled out in search of wealth must send to his/her family as seen in‘Ọnwụ Zuru Ụwa Ọnụ and  a description of the subject of discussion when she was alive in the poem “Ugo Bere N’ọjị Efeliela”.

The efforts of the candidates that attempted this question was fair.

The expected answers were as follows

:a-(i) Mmadụ debe arụrụ o ji arụ ji ọ kọrọ, ọ nọruo, o were rụọ ji, ma ọ nwụọ, e  

were arụrụ ndị ahụ mere nkụ n’akwamozu ya.

-Mgbe ụfọdụ, mmadụ kọchaa ji, ketọba ji ya n’ọba, ọ nwụọ.

-Mmadụ jebe ọrụ oyibo ịkpata ego, mgbe ụfọdụ e bulata ya n’ozu.

-Mmadụ bụ dibịa na-agwọ ndị ọzọ ọrịa, ma e mechaa ọrịa egbuo ya.

 
(ii) -           Akpati ozu ya
          Ego ọ rụtara n’ọrụ oyibo

(b) -       Ọ bụ onye na-anabata ndị ọbịa nke ọma.

-O nweghị aka ntagide/ o mesapụrụ aka. (O nyere ndị mmadụ akwa/ego) 

-O meghi ekworo nwunyedi.

-O nyeere ndị mmadụ/ ụmụnne ya aka (O letara ụmụọkpụ/ Ọ zụrụ ụmụ ndị ọzọ)

 Few candidates answered this question and their output was very discouraging.