Igbo Paper 2 WASSCE (SC), 2023

Question 5

 

define standard Igbo, state the standard Igbo words for a list of dialectal words and give appropriate verbs that go with buying of some listed items in standard Igbo.

 

Observation

Candidates were required to define standard Igbo, state the standard Igbo words for a list of dialectal words and give appropriate verbs that go with buying of some listed items in standard Igbo.
The candidates that attempted this question could not do justice to it.
The following answers were expected:

(a)   Igbo Izugbe bụ ụdị asụsụ Igbo nke mpaghara niile dị n’ala Igbo na-aghọta.       

-           Ọ dịghị obodo nwe ya.

-           Ọ bụ ụdị asụsụ Igbo a nabatara, nke e ji akụzi ihe, ede akwụkwọ, ezisa  ozi ma

na-ekwukwa okwu n’ọgbakọ.

 

(b) (i)sịịsịị - nwa ọkụkọ/ uriom

(ii) ighu - abacha

(iii) anị - ala

(iv)ụnọ - ụlọ

(v)okpogho - ego

(vi)ekpem - karama

(vii)afe - efe/ uwe

                         

(c)(i)        mmanya - lute

(ii)nnu - kwute/ mata

(iii)ala - gbata

(iv)akwa - bete

(v)mmanụ - kpata

(vi)garị - mata