Igbo Paper 2 WASSCE (PC), 2022

Question 8


Observation

Candidates were required to write out (a) theattributes of Chigọzie and (b) Okwudịrị’s last statementto his son at the prison according to the prose A Chọwa Isi Ọchụ.
Expected answers:
(a)        - Izu ohi
   - Ịtụ asị
   - Ịnụ mmanya
   - Ime isiike
   - Ngagharị
   - Inupụ isi
   - Arụrụala/ obi ọjọọ\
   - Aghụghọ
   - Enweghị nsọpụrụ

             (b)      - Nwa m, ị hụla ihe i mere onwe gị.
- Amaghị m na nwa m ga-amụta ga-anọ n’ụdịrị ọnọdụ a ị nọ ugbua.
- Rịọwa chi gị ka ị baara onwe gị uru n’ụwa ọzọ ị ga-apụta n’ihi na ụwa nke a ịpụtara ghọrọ
gị ahịa.
- Ihe dị ka gị abịakwarala m ọzọ mana ụwa a, mana ụwa ọzọ.
- Anya m na-ahụ gị na-agbawa m obi ibegiri abụọ.
- M hụ gị ọzọ, anyị akarịa; ma anyị ahụghị, ọ dịwazie n’ala ndị mmụọ.
- Chineke nna bi n’igwe gbaghara gị njọ gị ma gọziekwa gị n’ihi na ọ bụ ekwensu rafuru gị.
- Chukwu nọnyere gị, ka e mesịa.

.