Igbo Paper 2 WASSCE (PC), 2022

Question 3


Observation

 

Candidates were required to (a)explainthe organ of speech, write out and define its divisions and
(b) list some speech articulators that fall under each division of theorgan of speech as written in 3(a).
Expected answers:
(a) (i)     -      Ọgan okwu bụ akụkụ ahụ ndị e ji akpọpụta mkpụrụụda/ekwu okwu.
                     -       Ọ bụ akụkụ ahụ niile a na-etinye n’ọrụ mgbe a na-akpọpụta mkpụrụụda.
                     -       Ha bụ njiakpọ niile na-abata na mkpọpụta mkpụrụụda.

             (ii)           Njiakpọ ike na njiakpọ jụụ

             (iii)    -     Njiakpọ ike bụ ọgan okwu ndị na-emegharị emegharị mgbe a na-akpọpụta
mkpụrụụda/mkpụrụokwu.

                       -     Ndị a bụ ọgan okwu na-ejekwuru ọgan ndị nọ otu ebe mgbe a na-eme    mkpọpụta.

-                         Njiakpọ jụụ bụ ọgan okwu ndị anaghị emegharị emegharị mgbe a na-    akpọpụta
mkpụrụụda/ekwu okwu.

(b)                         Njiakpọ ike: egbugbereọnụ ala, ire, eze ala, ọdụ akpo

                               Njiakpọ jụụ: egbugbereọnụ elu, eze elu, akpo ihu, nkọlọ/akpịrị, anyụrụ