Igbo Paper 2 WASSCE (PC), 2022

Question 4


Observation

 

Candidates were asked to (a) define number in grammar;  (b) write out ways to pluralize nouns in Igbo;  (c)give the singular pronouns of 2ndperson and 3rdperson pronouns and  (d) givethe plural of the 1st, 2nd and 3rd personpronouns.
Expected answers:
(a)        - Ngụ bụ kategori ụtọasụsụ na-egosipụta ole ihe dị
            - Ngụ bụ ihe na-egosi ma ihe ọ dị otu maọbụ karia.
            - Ngụ bụ ihe e ji egosi mkpọolu /ụbara.

(b)        - Site n’ịgbanwe mkpuruokwu mkpọolu dị ka onye, nke na nwa ha aburụzie:
onye/nke - ndị,  
nwa         - ụmụ.
- Site n’iji ọnụọgụgụ karịrịrị otu gosipụta ụbara dị ka akwụkwọ atọ, ụlọ ise, ute iri
- Site n’iji okwu mkpokọta dị ka dum - mmadụ dum, niile - ụlọ niile, ncha -  mmadụ ncha.
- Site n’itinye nsọkwunye na mkpụrụokwu dị ka ga/gasị - mmadụ ga, ụlọ ga: mmadụ gasị, ụlọ
gasị.

(c)        Onye abụọ - gị, i, ị
Onye atọ - ya, o, ọ

(d)       Onye mbụ - anyị
Onye abụọ - unu/ ụnụ
Onye atọ   - ha