Igbo Paper 2 WASSCE (SC), 2020

Question 11

 

(a) Define nuclear and extended families in (b) and in (c) Describe the duties of the father, mother and the children in the family setting.


Observation

Here, candidates were required to define a family in (a), define nuclear and extended families in (b) and in (c) describe the duties of the father, mother and the children in the family setting.
Expected answers:
(a)       Ezinaụlo bụ ewumewu nke ndị  mebere ya bụ nne, nna, ụmụ ha na ikwunaibe.
           Ọ bụ ewumewu nke ihe mebere ya bụ nna, nne, ụmụ ha na ndị ọzọ metụtara ha n’ọbara maọbụ binyeere ha.
          
(b)       Ezinaụlọ otu mkpuke: bụ ezinaụlọ nke ndị mebere ya bụ nna, nne na ụmụ ha mụtara. O nwere otu usekwu.
          
           Ezinaụlọ mbisa: bụ nke gụnyere nne, nna, ụmụ ha, ụmụnne nna, ụmụnne nne, ndị ọgọ na ikwunaibe.

 

(c)(i)Nna:    ikpata ihe a na-eri
iweta ego e ji eme ihe dị icheiche
inọchite anya ezinaụlọ ya n’ọgbakọ
inye ụmụaka ahụhụ/ ndụmodụ mgbe ọ dị mkpa
ichekwa ezinaụlọ
iduzi ha n’usoro/nkuzi omenala

  (ii) Nne:    ime ka ụmụaka dị ocha
iledo ụlọ anya
imụ ụmụ
ime ka nna mara mgbe ụmụaka na-ebi ndụ ọjọọ/ịzụ ụmụaka
isi nri n’ezinaụlọ
inyere nna aka ịkpata akụ/ego

(iii)  Ụmụaka : izachasị ụlọ
ịsa efere
ichute mmiri
ịsụ akwa
ịkpata nkụ
iso aga ọrụugbo