Igbo Paper 2 WASSCE (SC), 2020

Question 10

 

(a) State why King Onyekwere married Achalụ and what he did to her at the end; in (b) State four things King Onyekwere said when he saw Ugochi in labour pains; in (c) Quote the proverbs used by Ọgọọma when they were deliberating on the abomination committed by Ugochi.

Observation

Candidates were expected to in (a) state why King Onyekwere married Achalụ and what he did to her at the end; in (b) state four things King Onyekwere said when he saw Ugochi in labour pains; in (c) to quote the proverbs used by Ọgọọma when they were deliberating on the abomination committed by Ugochi.
Expected answers:
(a)        (i)         Ọ lụrụ ya ka ọ mụtara ya nwa nwoke.
            (ii)        Eze Onyekwere chụlara ya maka na ọ mụrụ nwa nwaanyị/ ọ 
                         mụtaghị nwa nwoke.
 

(b)  Ewu! Ewu! – o! Ọ mewekwala ihu nụ ọ na-eme mgbe ọ ga-amụ nwaanyị - o.
Mm-nwa ya nwaanyị jeenụ kpọta Lọọlọ Ụkwụnna na-ejiri ụmụ nwaanyị ime ka ọ bịa mara nke ọ ga-eme.
Ma o bụrụ ma m, ihe anya m pụrụla na ya, obi m apụkwala n’ihe ahụ.
Onye isi m na-awa aja, ya were nke ya ji chụọ.
Onye ga-anwụ anwụ aghadokwana m aka.
Arụ sowe onye bu ya.

 

(c) Ị sọwalanụ ka imirimo ghara iri gị  danye na nsị .
Ekwuru m mgbe ahụ na ọ ka mma iwepụ aka enwe n’ofe tupu ọ ghọọ aka mmadụ.
Nkịta taala ataa, chaa, chaa, chaa, enweghịkwa isi.