Igbo Paper 2 WASSCE (SC), 2020

Question 8

     

    State the four things for which Maramee was known for; write out six things that Maramee told Chinedu when he heared how Akụbụzọ treated the money that Chinedu picked on their way to fetch firewood according to the prose Okpa Aku Eri Eri.


Observation

Candidates were required to state the four things for which Maramee was known for; write out six things that Maramee told Chinedu when he heared how Akụbụzọ treated the money that Chinedu picked on their way to fetch firewood according to the prose Okpa Aku Eri Eri.
Expected answers:
(a)      Maramee ejighị ntị ya anụ ihe.
           Ọ dịghị atụ mmadụ ụjọ/ Ọ nwere obi ike.
           Ọ bụ mmadụ/ onye okwu na ụka.
           Ọ na-eme mpụ.
           Ọ naghị asopụrụ mmadụ.
           Ụmụ odibo na-agbara ya ọsọ.

 

b)      Ugbu a, ị kwela na ị mere ihe iberibe?
-         I tụọla onwe gị mmanụ bupụtara nna gị ukwu.
-         Ego ọbụla ọ hụrụ n’aka gị bụ ego ị zutere ezute.
-         Ọ bụrụ na i jiri ego ahụ zụrụ ihe rijuo afọ, onye ga-ama ihe i riri?
-         Onye ga-akara ya na anyị tụtụtara ego?
-         Ị gaghị esokwa m ụbọchị ọzọ n’ihi na Ị ga-eji oke amamihe gị rapụta m.