Igbo Paper 2 WASSCE (PC 2ND), 2020

Question 8


write out ten characteristics of Akụbụzọ according to the prose Ọkpa Akụ Eri Eri.

Observation


Candidates were requested to write out ten characteristics of Akụbụzọ according to the prose Ọkpa Akụ Eri Eri.

Expected answers:

- Akụbụzọ bụ hedịmasịta a maara aha ya.
- Ọ gụrụ ezigbo akwụkwọ/ ọ gụwara isi n’akwụkwọ.
- Ọ na-asụkarị Latin.
- Ọ bụ okokporo.
- Ọ mara mma nwoke.
- Ọ na-adị ọcha oge niile.
- Ọ dị garagara.
- Ọ maara ọrụ nkụzi nkeọma.
- Ọ na-agba mbọ/ Ọ dị uchu.
- Ọ dị ike ọrụ.
- Ọ naghị azụ nri n’ahịa karịa nnu, isi azụ na mmanụ.
- Ọ na-erikarị ose.
- Ọ naghị atụ ụjọ.
- Ọ naghị eme ebere/ o nwere obi ike.
- Ọ bụghị onye ọtụtụ okwu.
- Ọ naghị achị ọchị.
- Ọ naghị achọ mmekọ ya na mmadụ/ Ọ naghị anapụ maọbụ nye mmadụ ihe/eme enyi.
- Ọ na-achị ọchịchị aka ike.
- Ọ bụ onye okeọchịchọ/ anyaukwu.
- Anya ruru ya ala.
- Ọ bụ diji.