Igbo Paper 2 WASSCE (PC 2ND), 2020

Question 11


Describe ‘aka ọrụ’ handcraft, to write out twelve (12) handcrafts that Igbos are known for and the advantages of being equipped with handiwork.

Observation


Here, candidates were requested to describe ‘aka ọrụ’ handcraft, to write out twelve (12) handcrafts that Igbos are known for and the advantages of being equipped with handiwork.

Expected answers:

(a) - Akaọrụ bụ ihe mmadụ na-arụ e ji mara ya.

- Ọ bụ ihe mmadụ murụ, na-arụ iji nweta ego/baa ụba, were na-akpata ihe ọ na-eri/ebi ndụ, lekọta onwe ya na ezinaụlọ ya anya; na iji gbooro onwe ya mkpa


(b) - ọrụ ugbo - igbu nkwụ - iji ime - ide uri

- ịkpa-ute - ite mmanya - ịkpa nkata - ịtụ use

- ịkpụcha azịza - mgbere ahịa - ịkpụ ụzụ - ịwa eze

- dibịa - ịkwa nka - igbu ichi - ibi ugwu

- ịkpa anụ - ịchụ nta - ikwe akwa - ịkpụ isi

- ịgba egwu - ịgụ egwu - ịkpụ ite - ọkụ azụ

- ịdụ akanya - ịkwa akwa - ibu mbubu - ịsụ akwa

- ịtụ osisi


(c) - Ọ na-eme ka mmadụ nwee ugwu na nsọpụrụ.

- A na-eji akaọrụ mmadụ gụnye ya na mmadụ/ mara mmadụ.

- Ọ na-eme ka mmadụ soro ndị ibe ya na-eme ihe ha na-eme n’obodo dịka itụ ụtụ, ịlụ nwaanyị, ịrụ ụlọ, ịzụ ụgbọala, dg.

- Ọ na-eme ka mmadụ na-akpata ego.

- Ọ na-enyere mmadụ aka isoro ibe ya zara aha n’ụwa.

- Akaọrụ mmadụ na-eme ka mmadụ jepụ ejepụ.

   
Untitled Document