Igbo Paper 2 WASSCE (PC 2ND), 2020

Question 2


Explain:

(a) Igbo consonants;

(b) list four things that happen when producing the fricates and

(c) to classify some listed sounds and identify their places of articulation.

Observation


Candidates were required to explain (a) Igbo consonants; (b) list four things that happen when producing the fricates and (c) to classify some listed sounds and identify their places of articulation.

Expected answers:

(a) Mgbochiume bụ mkpụrụụdaasusụ ndị a na-enwe mgbochi ikuku mgbe a na-akpọpụta ha.

Mgbochiume bụ mkpụrụụdasụsụ ndị mgbe a na-akpọpụta ha, njiakpọ ike na njiakpọ jụụ ga-emetụta/ anọdebe onwe ha maọbụ mkpụrụụdaasụsụ ndị e ji nnọkọ mkpachi akpọpụta.


(b) (i) Njiakpọ ike na njiakpọ jụụ na-anọdebe onwe ha.

(ii) Ikuku na-esi na ngụ apụta.

(iii) Etu njiakpọ ike na njiakpọ jụụ si anọdebe onwe ha na-eme ka ikuku jiri nwayọ na-apụta.

(iv) Mkpọụda anaghị ama jijiji mgbe a na-akpọputa ya.

(v) Akpoime na-ala elu mechie ọwa imi, ikuku e si n’ọwa ọnụ gafere.


(c) ụda ebe ụdị

(i) p egbugbereọnụ ụdaike ndapụta

(ii) l anyụrụ ụdalịị

(iii) v egbugbereọnụ ala na eze elu ụdashiị

(iv) h eko akpịrị/akpịrị ụdashịị

(v) w akpoime na egbugbereọnụ ụdayịị