Igbo Paper 2 WASSCE (PC 2ND), 2022

Question 8

No question available

Observation

Candidates were requested to write out in (a) two things that got missing at Amandị’s workshop; (b) why some people stopped taking their vehicles to Amandị for repairs; (c) what Amandị told his apprentice concerning the missing things in his workshop and (d) the condition Amandị give to Chigọzie’s father in order to allow him to finish up his apprenticeship.
Expected answers:
    (a)    -    Ego, ngwaọrụ, akụkụ ụgbọala, ngwo ngwo dị n’ụgbọala a na-arụ arụ

(b)    -    Ha na-ekwu na Amandị na ụmụaka na-amụ ọrụ na nke ya amụtala izu ohi.
-    Na ha na-achịkọrọ ihe ndị dịcha ọhụrụ n’ụgbọala were ndị ochie dochie ha.
-    Na Amandị na-ana ha nnukwu ego iji dozie obere ihe mebiri emebi.
-    Na mgbe ụfọdụ, ha rụchaa ụgbọala, a chọwa ngwongwo onye nwe ụgbọala dowere n’ime ya.

(c)    -    Ọ gwara ha ka ha nyochawa onwe ha iji chọpụta onye omume ya adịghị mma.   
-    Na ha ga-agbakọ aka kwuo ụgwọ ihe ọbụla ọzọ a ga-achọ achọ n’ụlọọrụ ha.
-    O kwuru na ha ga-ebutere ha iyi ka ha nụọ.
-    O kwuru na ọ gaghị eme onye kwuru eziokwu ihe ọbụla.

(d)    -    O tiri iwu na nna Chigọzie ga-achọputara Chigọzie ebe ọ ga-ebi wee na-abịa ọrụ na nke ya.
-    O tiri iwu na nna Chigọzie na ndị so ya bịa ga-ebinyere ya aka n’akwụkwọ na ha ga-akwụ ụgwọ ihe ọbụla Chigọzie zuru n’ụlọ ọrụ ya.
-    Chigọzie na ụmụ ọrụ ya agaghị ebikọ ọzọ.