Igbo Paper 2 WASSCE (PC 2ND), 2022

Question 2

No question available

Observation

Candidates were expected to (a) write out the characteristics of low tone and (b) write down words             that have low tone sounds and what they mean.
Expected answers:

(a)    -    Ụdaala nwere ike ịmalite mkpụrụokwu
-    Ụdaala nwere ike iso ụdaala ibe ya.
-    Ụdaala nwere ike iso ụdaelu.
-    Ụdaelu nwere ike iso ụdaala.
-    Ụdaala anaghị eso ụdansụda.
-    Ụdansụda anaghị eso ụdaala.
-    Ụdaala nwere ike ịdị n’etiti mkpụrụokwu.
-    Ụdaala nwere ike ịdị na ngwụcha mkpụrụokwu.

(b)    -    ala            (ebe nzọdo ụkwụ)
-    ite            (ihe e ji esi nri)
-    ịgba            ( ngwa egwu)
-    aja            (nri ndị mmụọ)
-    akwa            (ihe ndina)
-    ụwa            (ebe obibi)
-    izizi            (mbụ)