Igbo Paper 2 WASSCE (PC 2ND), 2022

Question 6

No question available

Observation

This question is from a story in “Ọmalinze”. Candidates were to write from ‘Eze Riri Ji Aja’,
 (i) the food that belongs to tortoise that was eaten by the king; (ii) what the tortoise asked the king to give in return for his food; (iii) the difference between the first thing the king gave to tortoise and the second one and (iv) the moral lessons from the story. In (b) from “Orieji Ezenefo nwa Ọma”   write out (i) why Orieji went late to the war front; (ii) the things he did immediately he got to the war front and (iii) how he died in  the war front.
Expected answers:
(a)     (i)    Ji a hurụ ahụ e tinyere azụ, ụkpaka na mmanụ.   
    (ii)    Mbe rịorọ Eze ka o bunye ya ịgba nri, nke ga-abụ o tie ya, nri na ofe apụta.
    (iii)    Ihe nke mbụ Eze nyere Mbe bupụtara nri na ofe ma nke abụọ bupụtara    
mmọnwụ asaa.
    (iv)    -    Oke akpịrị adịghị mma.
        -    Anyaukwu adịghị mma.
        -    Aghụghọ adịghị mma.

 (b)    (i)    O dinara ala na-ezuru ike, oke ụra buru ya.
(ii)    -    Ọ mịịrị mma agha ya gbuo ha n’ike n’ike.
-    O weere egbe ya na-agbara ha na-atụpụ.
(iii)    -    Ka ọ chụụrụ ndị iro ya na-aga, ọ maghị na otu n’ime ndị iro ya zoro onwe ya n’ọhịa.
-    Ka ọ chọrọ ịgafe, onye iro ya pụtara were mwomwo ọsọ na-eso yan’azụ ruo mgbe o detara ya nke ọma, were mma ya si n’azụ gbukwapụ ya olu/onu.