Igbo Paper 2 WASSCE (PC 1ST), 2021

Question 9

(a) four (4) lines that contain simile that the poet used the by the to describe Ugomma’s beauty

 

(b) six (6) things the poet used to describe his mother’s land.


Observation

A. This question is from the poem ‘Ugomma’ in the poetry book Ụtara Ntị. Here, candidates were required towrite in (a) four (4) lines that contain simile that the poet used the by the to describe Ugomma’s beauty and in (b) six (6) things the poet used to describe his mother’s land.
Expected answers:
(a)        -           Ọ na-enwu ka Ugo.
            -           O mere olu ka Ele.
            -           Ahụ ya na-eji ka eboni.
            -           Eze ya na-enwu ka mkpụrụ mmiri.
            -           Ahụ ya na-enwu ka ọnwa n’ime ọchịchịrị.

(b)       -           Ala na-eme nri bara ụba na ya.
-           Ndị mmadụ anaghị adọgbu onwe ha n’ọrụ.
-           Nkwụ na ngwọ na-eto ka ọkwụrụ.
-           Ube na ọka na-amị n’akụghị akụ.
-           Ji na jiakpụ na-eto n’agbaghị ume.
-           Ụmụnnụnụ na anụmanụ jupụtara na ya.
-           Ugiri na-eto ka ajọ ọhịa n’ebe ahụ.
-           Onyinye Chineke dị omimi n’ebe ahụ.