Igbo Paper 2 WASSCE (PC 1ST), 2021

Question 8

(a) four things that showed that Chigozie was not a good child both inside and outsidethe house

 

(b) five factors that indicated that Ọbịageri was not a responsible mother

 

(c) (c)two (2) things that Ọbịageri went through because of the way she trained her son,

Observation

A.Candidates were requiredtowrite in (a) four things that showed that Chigozie was not a good child both inside and outsidethe house; in (b) five factors that indicated that Ọbịageri was not a responsible mother and in (c)two (2) things that Ọbịageri went through because of the way she trained her son, Chigọzie according to the prose A Chụwa Isi Ọchụ.

Expected answers:
(a)        -           Ọ bụ onye ohi.
-           Ọ bụ onye aghụghọ.
-           Ọ bụ onye arụrụala.
-           O nweghị obi ebere n’ebe mmadụ ibe ya nọ.
-           Ọ bụ onye oke oriri/ọchịchọ
-           Ọ bụ onye asị.
-           Ọ bụ onye mpako.
-           O nwere akpịrị ogologo.
-           O nweghị nsọpụrụ n’ebe ndị mụrụ ya nọ.
-           Ọ bụ onye isi ike/ Ọ naghị erube isi/ Ọ bụ onye nnupu isi.
-          Ọ naghị atụ ụjọ/ o nweghị egwu.

 (b)       -           Ọ naghị abara nwa ya mba ma o mee ihe ọjọọ.
-           Ọ na-ezonahụ di ya ihe ọjọọ nwa ha na-eme.
-           Ọ naghị ekwe ka di ya baara nwa ha mba/tie ya ihe ma o mee ihe ọjọọ.
-           Ọ naghị enye nwa ha ezigbo ndụmọdụ/ ọzụzụ.
-           Ọ na-aga alụ ọgụ maka nwa ha/agba ọgụ nwa.
-           Ọ naghị ekwe ka nwa ya jee ozi n’ụlọ.
-           Ọ na-enye nwa ya ihe ọbụla ọ nara ya.
(c)        -           Ndị mmadụ kpọrọ ya asị.
-           Ndị mmadụ kọchara ya.
-           O nwere obi mgbawa.
-           Ọ nwụrụ ọnwụ ike mgbe nwa ha nwụchara.
-           O nweghị udo n’ezinaụlọ ya.