Igbo Paper 2 WASSCE (SC), 2021

Question 8

 

 

NO QUESTION AVAILABLE


Observation

This was from a written prose titled A Chọwa Isi Ọchụ.  
Candidates were expected to state four ways through which Ọdịịrịchukwu showed Chigọzie his grievances against him concerning the beating he got from his father because of the theft of a bird in (a) and in (b) six things he told Chigọzie to show that their friendship had ended.
The answers expected were:
(a)         -           Ọ naghị atụpụrụ ya ọnụ/ ọ kpọọ ya oku, ọ rọọ ya anya gbachi ya nkịtị.
              -           Ọ hụ na Chigọzie na-abịa, ọ hapụrụ ya ụzọ ahụ, si ụzọ ọzọ.
              -           Ọ naghị anọ n’oche ọbụla Chigọzie nọrọ.
              -           Ọ na-akpọ onye ọbụla ya na Chigọzie na-ayị asị.
              -           Ọ naghị ekwe ka ya na Chigọzie soro lawa akwụkwọ ma ha gbasaa.
              -           Ọ naghị ekwe ka Chigọzie na-abịa ya nso./ O jighi anya ahụzi Chigọzie.
              -           Ọ nazighị eme ihu ka ọ maara onye Chigọzie bụ.
              -           Ọ naghị ekwezi ka ha abụọ na-ayị.
              -           Chigọzie bata ebe ya na ụmụaka ndị ọzọ na-egwu egwu, ọ hapụ ha pụọ.
              -           A kpọta Chigọzie ebe ọ nọ, ọ dị ya ka e nyere ya mmiri onugbu ka ọ ṅụọ./ O jighị ntị anụ aha/ihe gbasara Chigọzie.

(b)         -           Ọ gwara Chigozie abatakwala be ha/abịakwala be ha ọzọ/ were be ha sọọrọ ya nsọ/ Ya sọọ be ha asọ/ Ọ gwara ya ka ụbọchị ahụ bụrụ ya izizi na ikpeazụ ọ ga-atụ ọkpa na be ha.
-           Ọ sịrị ya na ụbọchị ọzọ ya hụrụ Chigọzie be nna ya, ya amara na ọ bịara ohi.
-           Ọ sịrị ya laa be ha tupu ha abụọ egwujie ji ọdụ/ enwee nsogbu./ Ọ gwara ya  laa be ha tupu ya emee ya ihe ọ gaghị echefu echefu na ndụ ya.
-             Ọ sịrị na Chigọzie abụghịzi enyi ya, na ya amaghịzi onye ọ bụ.
-             Ọ gwara Chigọzie na ọ bụ onye ohi, na ya agaghị ayị ọyị onyeohi/ ya gawara onwe ya.
-             Ọ gwara ya na o nwere chiọma na nne na nna ya anọghị ya, na ha gaara eme ya ihe.
-             Ọdịịrịchukwu gwara Chigọzie na ụbọchị ọ hụrụ ya na be ha, ya mee ya (Ọdịịrịchukwu) ihe masịrị ya.
-             Ọ sịrị Chigọzie chefuo ya, n’ihi na o teela ya onwe ya chefuru Chigọzie.
-             Ọ sịrị Chigọzie na o zuo ya n’ụzọ, ya gafeere onwe ya maka na ọ dịghị ihe jikọrọ ha.

The performance of the candidates was not encouraging.