Igbo Paper 2 WASSCE (SC), 2021

Question 10

 

 

NO QUESTION AVAILABLE


Observation

This question was from a written drama titled Ọjaadịlị.
Candidates were asked to write down in (a) what Ebunu Ụkpabị said according to Omeire concerning the people of Ụmụngodo and the Gorillas and in (b) the statement Ọjaadilị made for people of Ụmụngodo to allow him battle for the community against the gorillas;  two things that made the people to be scared of releasing him for the battle and the fear of Ogwumagana concerning the battle.
These were the expected points:
            (a)         -           Ọgụ a bụ ọgụ otu onye.          
                          -           Ọ bụghị ọgụ egbe na mma.
                          -           Ọ bụghị ọgụ ike ọkpụkpụ aka.

(b)   (i)  Ihe ọ gwara ndị Ụmụngodo bụ:
-           Leenụ egbe m n’ala.
-           Leenụ mma m n’ala.
-           Unu hapụ m ka m jee lụọrọ unu ọgụ a lọta.
-           Ejeela m gbaara unu mgba n’Oru.
-           Ejeela m gbaara unu mgba n’Igbo.
-           O nwebeghị ebe m jere mechuo unu ihu.
-           Onye na-achụ ọta arụ ga-eji mma oge, ọta arụ chụwa ya, o were mma oge sowe ya.
-           Onye chọọ ije ọgụ na be ọkpụkpụ, eze ga-aka ya aka.
-           Amaara m agba egwu ahụ ụmụ Ọzọdimgba nọ n’ọhịa na-akụrụ Ụmụngodo.
(ii)   -           Ụjọ maka ọzọ igbu ya.
-           Ụjọ onye ga-agbara ha mgba n’afọ ọzọ ma ọ lọtaghị.

     (iii)   -           Ụjọ Ogwumagana bụ na onye ọja Ọjaadịlị anọghị ya.
-           Otu onye anaghị eje ọgụ merie.
-           O nweghị onye ga na-etu ya aha.
-           O nweghị onye ga na-afụrụ ya ọja.