Igbo Paper 2 WASSCE (SC), 2021

Question 11

 

 

NO QUESTION AVAILABLE


Observation

Candidates were requested to define Igbo custom, write out five customs that are generally acceptable in Igboland and give five benefits of customs in Igboland in (a) and in (b) the disadvantages of masquerading.
The expected answers were as follows:
           (a) (i)     - Omenala bụ usoro obibi ndụ nke jikọtara Igbo niile ọnụ.
                         - Omenala bụ otu ndị si ebi ndụ nke metụtara asụsụ, agụmagụ, nkwenye, omume/   
                           akparamagwa, nri, ekpemekpe, ejiji ha, dg.
 
                 (ii)    Ọmụgwọ, mmọnwụ, otu ọgbọ, ịwa ji/iri ji, ịlụ nwaanyị, ịgụ aha, ịgọ ọjị, ichi echichi, ibe     ugwu, dg.

     (iii)   - Omenala na-eweta mmekọrịta n’etiti ndị mmadụ.
- Ọ na-enye aka n’ịzụlite ụmụaka.
- Ọ na-akwado agamniihu na mmepe obodo.
- Ọ na-echekwa obodo.
- Omenala na-eweta mmụta/amamihe.
- Omenala na-eweta ugwu na nsọpụrụ.
- Ọ na-eme ka a na-eme ihe n’usoro.
- Ọ na-enye aka n’idozi esemokwu/ iweta udo n’obodo.
- Ọ na-akwalite ejirimara agbụrụ.      

(b)         - Iti mmọnwụ na-ebute mmerụ ahụ.
- A na-agwọ ajọ ọgwụ n’iti mmọnwụ ụfọdụ.
- Ejiji mmọnwụ na-eri nnukwu ego.
- A na-eji ya emebisi ihe ndị mmadụ.
- Ụfọdụ na-eji ya emegide ibe ha.
- Ọ na-ebute ọnwụ ike mgbe ụfọdụ.

The few candidates who answered this question did justice to it.