Here, candidates were asked to define a phrase and a clause. They were also asked to write 3 examples of each.
a. (i) Nkebiokwu bu ndoko mkpuruokwu nwere ezi usoro na nghota ma o nweghi
ngwaa.
(ii) Nkebiahiri bu ndoko mkpuruokwu nwere ezi usoro na nghota, nke ngwaa di na
ya.
b. Omumaatu nkebiokwu -
(i) Ijeoma na enyi ya
(ii) moto Emeka nwanne m
(iii) n’elu oche a
Omumaatu nkebiahiri
(i) Mgbe m biara
(ii) Ubochi ahu mmiri zoro
(iii) N’ihi na ahu adighi ya
Few candidates answered the question correctly.