Igbo Paper 2 WASSCE (SC), 2023

Question 6

This question is on oral prose fom a set book Ọmalinze. Candidates were asked to point out five (5) bad conditions the king’s wife he hated found herself in; two (2) things the monkey told one of the king’s wives to do so that her co-wife, Anansi will grow a tail; what the king did when he found out that Anansi had a tail and the moral lesson from the story.

Observation

A very candidates tried this question and they did poorly.
The expected answers were:

(a)-   Di ya anaghị eghe ya ọnụ.

(ii) Di ya anaghị enye ya nri.

(iii)O bi n’ụlọ dị n’azụ.

(iv)Naanị ya bi/ O nweghị onye ya na ya bi.

(v)Ọ dịghị onye na-ajụ maka ya.

(vi)Ọ mụtaghị nwa.

(vii)O nweghi ọyị/ enyi.

(b) (i) Ọ gwara ya hụọ ji, tụọ ya mmanụ, debe.

(ii)Ọ gwara ya hụọ ji ọzọ ma ya atụla ya mmanụ.

(iii)Ọ gwara ya nye nwunye di ya ji a tụrụ mmanụ ma rie nke a tụghị mmanụ.

(iv)Ọ gwara ya esola nwunye di ya eri ji a tụrụ mmanụ.

(c) (i)-Ọ chụpụrụ Anasị.

(ii)Ọ sịrị Anasị ka ọ bakwuru enwe n’ọhịa.

(iii)Ọ kpọọrọ nwunye ya nke ọ kpọburu asị ọ bụrụ ezigbo nwunye ya./ Ọ nabatara

nwunye ya nke ọ kpọrọ asị dịka ezigbo nwunye ya

.

(d) Ịkụ asịrị adịghị mma.

(ii) Ndidi amaka.

(iii)Akpịrị ogologo adịghị mma. adịghị mma.

(iv)Akpọmasị

(v)Mmegbu adịghị mma.