Igbo Paper 2 WASSCE (PC 2ND), 2018

Question 8

No question available

Observation

Candidates were required to enumerate the things that made Chinedu grow fat when his uncle, Akubuzo, travelled in (a) and three things Azuka and Nwagbo suffered in Akubuzo’s house in (b).

Very candidates attempted this question.

Expected answers were:
(a)        -           Akụbụzọ wepụtaara Chinedu erimeri ga-ezuru ya.
-           O nyere ya tọrọ ọ ga-eji goro garị.
-           Ọ gwara Chinedu ka ọ tawa mango dị n’ogige ụlọakwụkwọ.
-           Chinedu nwere ohere soro ụmụaka ibe ya na-emesapụ ahụ.
-           O righị ofe ahụ bụ sọ ose Akụbụzọ sịrị ya riwe.
-           Nri na aṅụrị tụrụ ya ahụ.
-           Ụmụaka ndị ọzọ nyeere ya aka rụọ ọrụ Akụbụzọ ziri ya.
-           Ọ naghị arụ oke ọrụ/ Ọ naghị aga oke ozi/ Ọ dịghị onye na-ezi ya ozi.
-           Ya na ụmụaka ibe ya na-erikọta erimeri ọnụ.
-           Ọ na-ata ọka etu dị ya mma.

(b)        -           Ha na-arụ oke ọrụ/ Ha anaghị ezu ike.
-           Akụbụzọ pịara ha oke ụtarị.
-           Ha anaghị eriju afọ.
-           Akụbụzọ akwụrụghị ha ụgwọ akwụkwọ.
-           Ọ naghị enye ha ego iji zụrụ ihe dị ha mkpa.