waecE-LEARNING
Home
Technical
Mathematics
Languages
Science
Social Science
Art
Literature Arabic Islamic Studies C.R.K HistoryMusicVisual Art Clothing/Textile Home Management Shorthand
 
Igbo Paper 2, Nov/Dec. 2007  
Questions: 1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 Main
General Comments
Weakness/Remedies
Strength












Question 6

Site n’akuko Okwa na Oguru,kowaa n’uju ihe mere ukwu Okwa ji acha mmanu mmanu.

_____________________________________________________________________________________________________

observation

This question was on traditional prose. Candidates were requested to narrate the reason why the hawk’s feet is light – complexioned as was told in Oka Mgba
Some of the expected points were
- Okwa na Oguru ruritara uka onye umu ya kara hu n’anya
- Ha ga-esite n’ihe umu ha na-ekwu mgbe ha na ebe akwa, mata onye umu ya kara hu n’anya.
- Mgbe umu ha chooro nne ha bia, umu Oguru toro nne ha n’ihe oma di iche iche o na-emere ha, ebe umu Okwa kwara nne ha emu.
- N’ikpeazu, Okwa jiri iwe wunye ukwu umu ya na mmirioku nke mere ka ukwu ha wuchaa,na-achazi mmanu mmanu.
Those candidates who studied this text attempted the question statisfactorily.


Powered by Sidmach Technologies(Nigeria) Limited .
Copyright © 2008 The West African Examinations Council. All rights reserved.