In this question, candidates were required to write two differences between independent and dependent clauses and also to illustrate by giving two examples each.
Many candidates answered this question quite well and gave the differences as:
- Nkebiahiri nnoroonwe nwere ike inoro onwe ya ebe nkebiahiri ndabe enweghi ike inoro onwe ya.
- Nkebiahiri nnoroonwe na-enwe echiche zuru oke ebe nkebiahiri ndabe anaghi enwe echiche zuru oke.
Examples of independent clause are:
- Ha kuru aka
- O biara
Examples of dependent clause are:
- mgbe anyi rutere
- ebe i huru ya