Candidates were required to explain divination and give five reasons which will lead one to divination. They were expected to explain that; Afa bu uzo di omimi ndi Igbo si achoputa ihe gbara ha gharii maobu ihe gbagwojuru ha anya nke mmadu nkiti enweghi ike ichoputa.
The reasons for igba afa are:
- Ume omumu ime mmadu
- Amutaghi nwa n’ezinaulo
- Oke nrianria n’ezinaulo
- Onwu erughi eru karia n’obodo.
Most candidates who answered this question gave the required points and scored high marks.