waecE-LEARNING
Home
Technical
Mathematics
Languages
Science
Social Science
Art
Literature Arabic Islamic Studies C.R.K HistoryMusicVisual Art Clothing/Textile Home Management Shorthand
 
Igbo Paper 2, Nov/Dec. 2007  
Questions: 1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 Main
General Comments
Weakness/Remedies
Strength







Question 11

Kowaa ihe ise mere ndi Igbo ji eme mmemme nkuputa nwa.

_____________________________________________________________________________________________________

observation

Candidates were required to explain five reasons why the Igbos perform the outing ceremony of their child. The candidates answered this question well and gave points like
- O bu mmemme e ji egosi ohanaeze nwa a muru ohuru.
- O bu ubochi nwoke nwunye ya muru nwa ji enye ikwunaibe ya ihe oriri na onunu maka omumu.
- O bu na mmemme a ka nwaanyi muru nwa ohuru na nne ya na-anata ihe onyinye di icheiche.


Powered by Sidmach Technologies(Nigeria) Limited .
Copyright © 2008 The West African Examinations Council. All rights reserved.